Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 11:3 Bible Nso (IGBOB)

Jefta we b͕apu n'iru umu-nne-ya, biri n'ala Tob: ndikom efu we chikọta onwe-ha n'ebe Jefta nọ, ha we soro ya pua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 11

Echiche Ndi-Ikpe 11:3 na onodu