Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Ndi-Ikpe 10:8 Bible Nso (IGBOB)

Ha we tipia, kpab͕u kwa umu Israel arọ ahu: arọ iri na asatọ ka ha kpab͕uru umu Israel nile ndi bi n'ofè Jọdan, n'ala ndi-Amorait, nke di na Gilead.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi-Ikpe 10

Echiche Ndi-Ikpe 10:8 na onodu