Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Malakai 1:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Ibu okwu Jehova eboro Israel site n'aka Malakai.

2. Ahuwom unu n'anya, ka Jehova siri. Ma unu nāsi, Nìme gini ka I huworo ayi n'anya? Isọ, ọ̀ bughi nwa-nne Jekob? (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta): otú ọ di, anamahu Jekob n'anya;

3. ma Isọ ka M'kpọworo asì, me ugwu-ya nile ka ha ghọ ebe tọḅọrọ n'efu, M'were ihe-nketa-ya nye nkita-ọhia nile nke ọzara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Malakai 1