Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Maika 2:6 Bible Nso (IGBOB)

Unu abusala okwu dika miri, otú a ka ha nābusa okwu. Ha agaghi-abusará ndia okwu: okwu-ha nke nētiye n'ọnọdu-ihere agaghi-ewezuga onwe-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Maika 2

Echiche Maika 2:6 na onodu