Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 9:7 Bible Nso (IGBOB)

Moses we si Eron, Biarue ebe-ichu-àjà nso, me àjà-nmehie-gi, na àjà-nsure-ọku-gi, kpuchiere onwe-gi, kpuchi-kwa-ra ndi Israel, nmehie-unu; me kwa onyinye iji biaru nso nke ndi ahu, kpuchi-kwa-ra ha nmehie-ha; dika Jehova nyere iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 9

Echiche Levitikọs 9:7 na onodu