Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 9:17 Bible Nso (IGBOB)

Ọ weta kwa nso onyinye-inata-iru-ọma, si nime ya meju ọbu-aka-ya, sure ya ibu ihe-nsure-ọku nēsi ísì utọ n'elu ebe-ichu-àjà, tiyere àjà-nsure-ọku nke ututu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 9

Echiche Levitikọs 9:17 na onodu