Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 8:7 Bible Nso (IGBOB)

O tiye n'aru ya uwe-ime ahu, were ihe ike n'úkwù ke ya, yikwasi ya uwe-nwuda, tiye ephod n'aru ya, ke ya n'ihe-ọkiké ephod nke onye-ọ̀kà kpara, were ya kegide ephod ahu n'aru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 8

Echiche Levitikọs 8:7 na onodu