Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 8:35 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu kwa n'ọnu-uzọ nke ulo-ikwū nzute ka unu gānọgide ehihie na abali ubọchi asa, debe kwa ihe-ndebe nke Jehova, ka unu we ghara inwu: n'ihi na otú a ka enyeworom iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 8

Echiche Levitikọs 8:35 na onodu