Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 8:31 Bible Nso (IGBOB)

Moses we si Eron na umu-ya ndikom, Sienu anu-ya n'ọnu-uzọ nke ulo-ikwū nzute: ọ bu kwa n'ebe ahu ka unu gēri ya na achicha nke di na nkata nke nmeju-aka ahu, dika m'nyere n'iwu, si, Eron na umu-ya ndikom gēri ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 8

Echiche Levitikọs 8:31 na onodu