Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 8:30 Bible Nso (IGBOB)

Moses were kwa ufọdu nime manu otite-manu ahu, na ufọdu nime ọbara nke di n'elu ebe-ichu-àjà, fesa n'aru Eron, na n'elu uwe-ya, na n'aru umu-ya ndikom, na n'elu uwe umu-ya ndikom tiyere ya; ọ we do Eron nsọ, do kwa uwe-ya, na umu-ya ndikom, na uwe umu-ya ndikom, nsọ tiyere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 8

Echiche Levitikọs 8:30 na onodu