Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 8:26 Bible Nso (IGBOB)

o si na nkata achicha ekoghi-eko ahu nke di n'iru Jehova were otù ob͕e achicha ekoghi-eko, na otù ob͕e achicha agwara manu, na otù mbadamba-achicha, tukwasi ha n'abuba ahu na n'utaku-ukwu aka-nri:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 8

Echiche Levitikọs 8:26 na onodu