Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 8:25 Bible Nso (IGBOB)

Ọ were abuba-ya, na akuku ọdudu-ya nwere abuba, na abuba nile nke di n'elu ihe-ime-ya, na mba-imeju nke imeju, na akọrọ-ya abua, na abuba-ha, na utaku-ukwu aka-nri ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 8

Echiche Levitikọs 8:25 na onodu