Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 8:24 Bible Nso (IGBOB)

Ọ me ka umu-ndikom Eron biaru nso, Moses we were ufọdu nime ọbara ahu, tiye n'ọnu-ọnu nti aka-nri ha, na n'isi-aka nke aka-nri-ha, na n'isi-ukwu nke ukwu aka-nri ha: Moses we wusa ọbara ahu n'ebe-ichu-àjà buruburu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 8

Echiche Levitikọs 8:24 na onodu