Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 8:21 Bible Nso (IGBOB)

Ọ were miri sa ihe-ime-ya na ọlu-ukwu na ọlu-aka-ya; Moses we sure ebulu ahu nile ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsi ísì utọ n'ebe-ichu-àjà: àjà-nsure-ọku ka ọ bu ibu ihe ísì utọ: àjà-ọku anāchuru Jehova ka ọ bu; dika Jehova nyere Moses iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 8

Echiche Levitikọs 8:21 na onodu