Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 8:15 Bible Nso (IGBOB)

O b͕ue ya; Moses we were ọbara-ya, tiye ya n'elu mpi nile nke ebe-ichu-àjà ahu buruburu na nkpisi-aka-ya, wepu nmehie n'ebe-ichu-àjà ahu: ọbara ahu ka ọ wusi-kwa-ra na ntọ-ala ebe-ichu-àjà, do ya nsọ, ikpuchiri ya nmehie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 8

Echiche Levitikọs 8:15 na onodu