Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 6:25 Bible Nso (IGBOB)

Gwa Eron, gwa kwa umu-ya ndikom, okwu, si, Nka bu iwu àjà-nmehie: n'ebe anēb͕u ihe àjà-nsure-ọku ka agēb͕u ihe àjà-nmehie n'iru Jehova: ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 6

Echiche Levitikọs 6:25 na onodu