Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 6:12 Bible Nso (IGBOB)

Agēme kwa ka ọku nke di n'elu ebe-ichu-àjà nēre ere n'elu ya, ọ gaghi-anyu anyu; onye-nchu-àjà gēsure nkú ọku n'elu ya kwa-ututu: o gēdo kwa àjà-nsure-ọku n'usoro n'elu ya, sure kwa abuba nke àjà-udo nile ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'elu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 6

Echiche Levitikọs 6:12 na onodu