Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 6:10 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nchu-àjà gēyiri kwa uwe-nwuda ákwà ọcha ya, uwe-ukwu ákwà ọcha ya ka o gēyikwasi kwa n'anu-aru-ya; ọ gāchili kwa ntu ahu nke ọku gērechaputa n'àjà-nsure-ọku n'elu ebe-ichu-àjà, dọba ha na nso ebe-ichu-àjà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 6

Echiche Levitikọs 6:10 na onodu