Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 5:15 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e madu gēmekpu ihe-nmekpu, mehie n'amaghi-ama megide ihe nsọ nile nke Jehova; ọ gēweta-kwa-ra Jehova àjà-ikpe-ọmuma-ya, bú ebulu zuru okè si n'ìgwè ewu na aturu puta, dika ọ̀rùrù-ọnu-gi si di n'ọla-ọcha shekel, dika shekel nke ebe nsọ ahu si di, ka ọ buru àjà-ikpe-ọmuma:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 5

Echiche Levitikọs 5:15 na onodu