Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 26:36 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi nāfọdu n'etiti unu, M'gēme ka ida-mbà ba n'obi-ha n'ala ndi-iro-ha: olu nke akwukwọ-osisi ifufe nēfepu gāchu kwa ha; ha gāb͕alaga nb͕alaga mma-agha; ha gāda kwa mb͕e ọ dighi onye nāchu ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26

Echiche Levitikọs 26:36 na onodu