Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 26:34 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu ka ubọchi-izu-ike-ya nile gātọ ala ahu utọ ubọchi nile nke itọb͕ọ-n'efu ahu, mb͕e unu onwe unu nọ kwa n'ala ndi-iro-unu; mb͕e ahu ka ala gākwusi n'ọlu, ubọchi-izu-ike-ya nile gātọ kwa ya utọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26

Echiche Levitikọs 26:34 na onodu