Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 26:22 Bible Nso (IGBOB)

M'gēzite anu-ohia n'etiti unu, ha gēme kwa ka unu b͕a aka umu, ha gēb͕upu kwa anu-ulo-unu, me kwa ka unu di ole-na-ole, uzọ nile unu gātọb͕ọ kwa n'efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26

Echiche Levitikọs 26:22 na onodu