Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 26:16 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem gēme kwa unu nka; M'gēme obi-ọlulọ-miri ka ọ buru onye-nlekọta-unu, bú ọtita-aru na aru-ọku, nēme ka anya-unu hubìe uzọ, nēme kwa ka nkpuru-obi-unu b͕azepu: unu gāgha kwa nkpuru-unu n'efu, ndi-iro-unu gēri kwa ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26

Echiche Levitikọs 26:16 na onodu