Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 25:50 Bible Nso (IGBOB)

Ya na onye b͕aworo ya gāgu kwa site n'aro ọ were onwe-ya renye ya rue arọ jubile: ego orire-ya gādi kwa ka ọnu-ọgugu arọ; dika ubọchi nile nke onye egoro ọlu ka ọ gānọ n'aka-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 25

Echiche Levitikọs 25:50 na onodu