Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 25:46 Bible Nso (IGBOB)

Unu gēme ha ka ha buru ihe-nketa umu-unu ndi gānochi unu gēnwe, inweta dika-onwunwe; rue mb͕e ebighi-ebi ufọdu nime ndi ahu ka unu gēme ka ha buru orú-unu: ma unu ewela nkpab͕u zọda umu-nne-unu, bú umu Israel, nāzọdarita onwe-unu n'otù n'otù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 25

Echiche Levitikọs 25:46 na onodu