Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 24:9 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gādiri Eron na umu-ya ndikom; ha gēri ya n'ebe di nsọ n'ihi na ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile ka ọ buru ya sitere n'àjà-ọku nile nke Jehova, ọ bu ukpuru ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 24

Echiche Levitikọs 24:9 na onodu