Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 22:4 Bible Nso (IGBOB)

Nwoke ọ bula nke nkpuru Eron nke bu onye-ekpenta, ma-ọbu nke nwere orùrù; ọ gaghi-eri ihe ọ bula nime ihe nsọ nile, rue mb͕e ọ di ọcha. Ọzọ, onye nēmetu ihe ọ bula ruru árú nke madu nwuru anwu aru, ma-ọbu nwoke nke ure-ya nēsi n'aru-ya pua;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 22

Echiche Levitikọs 22:4 na onodu