Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 22:21 Bible Nso (IGBOB)

Ọzọ mb͕e onye ọ bula nēweta nso Jehova ihe àjà nke àjà-udo imezu nkwa, ma-ọbu inye onyinye-afọ-ofufo, n'etiti ìgwè ehi ma-ọbu n'etiti ìgwè ewu na aruru, ihe zuru okè ka ọ gābu ibu ihe nātọ utọ: ọlu ọ bula agaghi-adi n'aru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 22

Echiche Levitikọs 22:21 na onodu