Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 21:9 Bible Nso (IGBOB)

Nwa-nwayi nke onye-nchu-aja ọ bula kwa, mb͕e ọ gēme onwe-ya ka ọ ghara idi nsọ site n'ikwa iko, nna-ya ka nwanyi ahu nēme ka ọ ghara idi nsọ: n'ọku ka agēsure ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 21

Echiche Levitikọs 21:9 na onodu