Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 20:17 Bible Nso (IGBOB)

Nwoke ọ bula nke nēkuru nwa-nne-ya nwayi, bú nwa-nwayi nna-ya, ma-ọbu nwa-nwayi nne-ya, we hu ọtọ-ya, nwayi ahu we hu ọtọ-ya; ihe-ihere ka ọ bu; agēbipu kwa ha n'anya umu ndi-ha: ọtọ nwa-nne-ya nwayi ka o kpugheworo; o gēbu ajọ omume-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 20

Echiche Levitikọs 20:17 na onodu