Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 19:19 Bible Nso (IGBOB)

Unu gēdebe ukpurum nile. Emela ka anu-ulo-gi di iche iche nāb͕a onwe-ha: aghala uzọ nkpuru abua n'ubi-gi: uwe nke eji uzọ ihe abua kpakọta agaghi-abia n'aru-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 19

Echiche Levitikọs 19:19 na onodu