Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 17:10 Bible Nso (IGBOB)

Ọzọ, nwoke ọ bula nke sitere n'ulo Israel, ma-ọbu na ndi-ọbìa ndi nọ dika ọbìa n'etiti ha, nke nēri ọbara ọ bula; M'gēche kwa irum megide madu ahu nke nēri ọbara, M'gēbipu kwa ya n'etiti ndi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 17

Echiche Levitikọs 17:10 na onodu