Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 13:6 Bible Nso (IGBOB)

onye-nchu-àjà gāhu kwa ya n'ubọchi nke-asa ọzọ: ma, le, ọ buru na ihe-otiti ahu bu ihe anāhu inyoghi-inyoghi, ma ihe-otiti ahu abaghi aba n'akpukpọ-aru-ya, onye-nchu-àjà gāsi na ọ di ọcha; ọnyá efu ka ọ bu; ọ gāsu kwa uwe-ya, di ọcha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:6 na onodu