Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 13:45 Bible Nso (IGBOB)

Ma onye-ekpenta, nke ihe-otiti ahu di n'aru ya, uwe-ya nile gābu ihe dọwara adọwa, agiri-isi-ya ganātọpu kwa atọpu, o gēkpuchi kwa eb͕ub͕ere-ọnu-ya nke-elu, nākpọ, si, Onye ruru árú, onye ruru árú.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:45 na onodu