Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 13:4 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na ntupọ ahu nke nēke uke di ọcha n'akpukpọ anu-aru-ya, ọ buru kwa na ọ dighi omimi, n'ile ya anya, kari akpukpọ-aru-ya, ọ buru kwa na aji-ya abanweghi ọcha, onye-nchu-àjà gēme-chibido onye nwere ihe-otiti ahu nime ulo abali asa:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:4 na onodu