Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 13:30 Bible Nso (IGBOB)

onye-nchu-àjà gāhu ihe-otiti ahu: ma, le ọ, buru na ọ di omimi, n'ile ya anya, kari akpukpọ-aru-ya, ọ buru kwa na aji nācha edo edo, nke di irighiri, di nime ya, onye-nchu-àjà gāsi kwa na ọ ruru árú: ọria isi ka ọ bu, ekpenta nke isi ma-ọbu nke afu-ọnu ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:30 na onodu