Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 13:28 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na ntupọ nke nēke uke eguzo n'ọnọdu-ya ma ọ baghi aba n'akpukpọ-aru-ya, kama ihe ahu bu ihe anāhu inyoghi-inyoghi; ihe-otutó nke ọku-ọruru ahu ka ọ bu, onye-nchu-àjà gāsi kwa na ọ di ọcha: n'ihi na apa ọku-ọruru ahu ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:28 na onodu