Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 13:25 Bible Nso (IGBOB)

onye-nchu-àjà gāhu ya: ma, le, ọ buru na aji ab͕anwewo ọcha nime ntupọ ahu nēke uke, ọ di kwa omimi, n'ile ya anya, kari akpukpọ-aru-ya; ekpenta ka ọ bu, n'ọku-ọruru ahu ka ọ b͕awaputaworo: onye-nchu-àjà gāsi kwa na ọ ruru árú: ihe-otiti ekpenta ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:25 na onodu