Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 13:21 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na onye-nchu-àjà ahú ya, ma, le, aji ọcha adighi nime ya, ọ dighi kwa ala kari akpukpọ-aru-ya, kama ihe ahu bu ihe anāhu inyoghi-inyoghi, onye-nchu-àjà gēmechibido ya nime ulo ubọchi asa;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:21 na onodu