Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 13:12 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru kwa na ekpenta ab͕awaputa nke-uku n'akpukpọ-aru-ya, ekpenta ahu ewe kpuchie akpukpọ-aru nile nke onye nwere ihe-otiti ahu site n'isi-ya we rue ukwu-ala-ya, ọbuná ihe nile anya onye-nchu-àjà nāhu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:12 na onodu