Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 12:7 Bible Nso (IGBOB)

ọ gēweta kwa ya nso n'iru Jehova, kpuchiere ya nmehie-ya; agēme kwa ya ka ọ di ọcha site n'isi ọbara-ya. Nka bu iwu nke nwayi nke nāmu nwa, ma ọ bu nwoke ma-ọbu nwayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 12

Echiche Levitikọs 12:7 na onodu