Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 12:6 Bible Nso (IGBOB)

N'ozuzù ubọchi nile nke ime ya ka ọ di ọcha bayere nwa-nwoke, ma-ọbu bayere nwa-nwayi, ọ gēwetara onye-nchu-àjà nwa-aturu nke b͕ara otù arọ ka ọ buru àjà-nsure-ọku, na nwa-kpalakwu-kwu, ma-ọbu nduru, ka ọ buru àjà-nmehie, rue ọnu-uzọ nke ulo-ikwū nzute:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 12

Echiche Levitikọs 12:6 na onodu