Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 12:5 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na ọ mua nwa-nwayi, ọ gāru kwa árú ízù ubọchi asa abua, dika n'idi-na-nsọ-ya; ọ bu kwa ọgu ubọchi atọ na isi ka ọ gānọgide n'ọbara nke ime ya ka ọ di ọcha

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 12

Echiche Levitikọs 12:5 na onodu