Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Levitikọs 1:5 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēb͕u kwa nwa-ehi ahu n'iru Jehova: umu-ndikom Eron, bú ndi-nchu-àjà, gēweta ọbara-ya nso, wusa ọbara ahu n'ebe-ichu-àjà buruburu, bú nke di n'ọnu-uzọ nke ulo-ikwū nzute.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 1

Echiche Levitikọs 1:5 na onodu