Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 9:24 Bible Nso (IGBOB)

Ha we za Joshua, si, N'ihi na egosiri ndi-orù-gi n'ezie na Jehova, bú Chineke-gi, nyere Moses, bú orù-Ya, iwu inye unu ala nka nile, na ikpochapu ndi nile bi n'ala nka n'iru unu; ayi we tua egwu nke-uku bayere ndu-ayi n'ihi unu, ayi we me ihe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 9

Echiche Joshua 9:24 na onodu