Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 9:1 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e eze nile ndi bi n'ofè Jọdan, n'ugwu, na n'ebe di ala ala, na n'ọnu-miri nile nke oké osimiri uku ahu na ncherita-iru Lebanon, ndi Het, na ndi-Amorait, na ndi Kenean, na ndi-Perizait, na ndi-Haivait, na ndi Jebus, nuru ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 9

Echiche Joshua 9:1 na onodu