Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 8:14 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e eze Ai huru nke ahu, na ndikom obodo-ya mere ngwa, bilie n'isi-ututu, pua izute Israel ibu agha, ya onwe-ya na ndi-ya nile, na mb͕e akara àkà, n'iru Araba ahu; ma ya onwe-ya amaghi na ndi nēru nbì di megide ya n'azu obodo-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 8

Echiche Joshua 8:14 na onodu