Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 7:3 Bible Nso (IGBOB)

Ha we laghachikuru Joshua, si ya, Ka ndi Israel nile ghara irigo; ka ihe ra ka nnù ndikom ise, ma-ọbu ihe ra ka nnù ndikom asa na ọgu iri, rigo, tib͕ue Ai; emela ka ndi Israel nile dọb͕ue onwe-ha n'ọlu iru ebe ahu; n'ihi na madu ole-na-ole ka ha di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 7

Echiche Joshua 7:3 na onodu