Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 7:24 Bible Nso (IGBOB)

Joshua, ya na Israel nile, we were Ekan nwa Zera, na ọla-ọcha ahu, na uwe-nwuda ahu, na nkpirikpi ọla-edo ahu, na umu-ya ndikom, na umu-ya ndinyom, na ehi-ya, na inyinya-ibu-ya, na ìgwè ewu na aturu-ya, na ulo-ikwū-ya, na ihe nile o nwere: ha we me ka ha rigorue Ndagwurugwu Ekoa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 7

Echiche Joshua 7:24 na onodu