Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Joshua 7:21 Bible Nso (IGBOB)

m'we hu n'etiti ihe-nkwata otù ezi uwe-nwuda nke Shaina, na ọgu shekel ọla-ọcha iri, na otù nkpirikpi ọla-edo nke ọtùtù-ya di ọgu shekel abua na iri, m'we nwe anya-uku n'ebe ha di, m'we chiri ha; ma, le, ezoworo ha n'ala n'etiti ulo-ikwūm, ọla-ọcha ahu di kwa n'okpuru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 7

Echiche Joshua 7:21 na onodu